Mosis Onye Nnapụta : The Story of Moses in Igbo Language
Bok av African Child Press
Nne na nna Mosis b nd Hibru ohu n?Ijipt. Fero, eze Ijipt mekpara ha ah nke j ma chghkwa ka nd ohu mta tt m. Nne Mosis mr ya ma zoo ya n?l ruo nwa at ruo mgbe o buru ibu. O mere nkata, were korota kpuchie ya ma tinye Mosis n?ime ya. Kwa tt, tupu nd mmad e tete n?ra, o kuru Mosis nta dowe n?akk osimiri hapya ebe ah. Miriam, nwanne nwaany Mosis nke tr ya zoro n?az ahha nr na-elete Mosis, nwanne ya nwoke ntakrkwa bch.
Enjoy the story of Moses as a baby and as a deliverer, beautifully told in Igbo language with pictures your child will want to look at, again and again.